Onye obula bu nwafor Igbo kwesiri ina atu nyere INNOSON MOTORS. Anyi kwesi kwara Ina agba mbuo na akwalite aku na uba ma kwa ihe nruputa esi ala Igbo aruputa. Obu kwa nu otua ka ndi Ocha si echebe aku na uba ha .Nka anyi nwe esi nghuta ma muta udiri ako na uche a.