Тёмный

[igboradio.com] Bishọọpụ Ezeọfọr Agbapeela Ogige Ụlọekpere A Rụrụ Ọhụrụ n'Ụmụchu 

Chidi Igwe
Подписаться 8 тыс.
Просмотров 15
50% 1

Bishọọpụ Ezeọfọr Agbapeela Ogige Ụlọekpere A Rụrụ Ọhụrụ n'Ụmụchu
Bishọọpụ ụka Angịlịkan na dayọsiisi Agụata, bụ Bishọọpụ Samuel Ezeofor emeela mmemme ịgbapegharị ótù ogige ụlọekpere a rụzigharịrị ọhụrụ na dayọsiisi ahụ.
Ya bụ ogige bụ nke a maara dịka 'Catechist Gabriel Ezekwo Memorial Chapel And Umuchu Unity Centre' ma bụrụkwa nke dị n'ụlọụka 'St. Thomas Anglican Church, Umuchu', n'okpuru ọchịchị ime obodo Agụata, nke steeti Anambra.
igboradio.com/b...

Опубликовано:

 

12 сен 2024

Поделиться:

Ссылка:

Скачать:

Готовим ссылку...

Добавить в:

Мой плейлист
Посмотреть позже
Комментарии    
Далее
Rugăciunile dimineții
15:57
Просмотров 1,6 млн
How Chukwuema Kaduna Nzeogwu died
6:02
Просмотров 1,9 тыс.
Дежавю, прескевю и жамевю!
00:59
Просмотров 153 тыс.
Major Gideon Orkar Incredible coup speech.
5:51
Просмотров 43 тыс.
A message from mazi Nnamdi Kanu
4:00
Просмотров 9 тыс.
CHINUA ACHEBE VS WOLE SOYINKA | WHO IS THE GREATEST?
6:13