Тёмный

[www.igboradio.com] FRSC Anambra Emerùbela Ụbọchị Nchekwa Okporoụzọ Na Mba Ụwa 

Chidi Igwe
Подписаться 8 тыс.
Просмотров 33
50% 1

igboradio.com/f...
Ụlọọrụ ahụ na-ahụ maka njem awele okporoụzọ, FRSC, ngalaba steeti Anambra, arịọla njikọaka ụmụafọ steeti ahụ, ndị e ji okwu ha agba ìzù, na ndị òtù dị iche iche, iji kwàlite arụmọrụ ha, njem awele na nchekwa okporoụzọ na steeti ahụ.
Onyeisi ọhụrụ nke ụlọọrụ FRSC na steeti Anambra, bụ CC Adeoye Irelewuyi kpọrọ òkù a na mmemme imerùbè izuụka nchekwa okporoụzọ na mba ụwa, nke ahọ 2021, bụ nke e merùbèrè emume mgbape ya n'isi ụlọọrụ ahụ dị n'Awka, bụ isi ụlọọrụ steeti ahụ.

Опубликовано:

 

12 сен 2024

Поделиться:

Ссылка:

Скачать:

Готовим ссылку...

Добавить в:

Мой плейлист
Посмотреть позже
Комментарии    
Далее
А ВЫ ЛЮБИТЕ ШКОЛУ?? #shorts
00:20
Просмотров 2,2 млн
Новый уровень твоей сосиски
00:33
How Chukwuema Kaduna Nzeogwu died
6:02
Просмотров 1,9 тыс.
ACRN Mosaic 2017 - Rwandan Dancers
6:06
Просмотров 46
E392 How to Live with Humility with Jamin Goggin
1:12:44
Просмотров 4,3 тыс.