Тёмный

[www.igboradio.com] Mmadụ Abụọ Alapụla Ọnwụ, Dịka Ụgbọala Abụọ Kwòkọrọ Isi Ọnụ n'Anambra 

Chidi Igwe
Подписаться 8 тыс.
Просмотров 16
50% 1

igboradio.com/...
Ọ bụnnọ ihe ịtụnanya na ihe ịtụ mmamma, dịka mmadụ abụọ gbanịhịrị ọnwụ ha, oge ụgbọala abụọ kwòkọsịrị isi ọnụ n'Awka bụ isi obodo steeti Anambra.
Ya bụ ihe mberede dapụtara na mpaghara ebe ahụ ụgbọala na-agba n'elu na n'ala dị n'Amawbia, n'ogologo ụzọ awara awara ahụ siri Enugu gaa Ọnịtsha; ma bụrụkwa nke dapụtara n'etiti ụgbọala Sienna abụọ, bụkwazị nke otu n'ime ha màgòòrò ibe ya n'elu ozigbo ya bụ ihe mberede dapụtaa.
Dịka onye ọnọmgbeomere siri kọwaa, ihe kpatara ihe mberede ahụ bụ ihe mgbochiụzọ ndị na-arụ ụzọ ahụ dọbara n'otu akụkụ okporoụzọ ahụ, n'enweghị ihe ọbụla ha tinyere n'ihu ga na-egosi ndị na-anyà ụgbọala na ndị ọzọ na-agba n'okporoụzọ ahụ na e nwere ihe mgbochiụzọ dị n'ebe ahụ, ka ha wee zèére ha.

Опубликовано:

 

12 сен 2024

Поделиться:

Ссылка:

Скачать:

Готовим ссылку...

Добавить в:

Мой плейлист
Посмотреть позже
Комментарии    
Далее
a hornet bit me on the nose 👃😂
00:16
Просмотров 2,5 млн
Obaseki: PDP May Not Sign Peace Accord
15:44
Просмотров 19 тыс.
IGBO DAY 2023 - Ekwe kuo, ama gbaa!
1:10
Просмотров 169